Diuterọnọmi 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+ Hosia 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ mataghị+ na ọ bụ m nyere ya nri+ na mmanya dị ụtọ na mmanụ, nakwa na ọ bụ m mere ka o nwejuo ọlaọcha na ọlaedo enweju, bụ́ ndị ha ji fee Bel.+
13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+
8 Ma ọ mataghị+ na ọ bụ m nyere ya nri+ na mmanya dị ụtọ na mmanụ, nakwa na ọ bụ m mere ka o nwejuo ọlaọcha na ọlaedo enweju, bụ́ ndị ha ji fee Bel.+