Jenesis 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee ruo mgbe Aịzik mere agadi, anya ya anaghịkwa ahụ ụzọ ma ọlị,+ na ọ kpọrọ Isọ bụ́ nwa ya nke okenye wee sị ya:+ “Nwa m!” o wee sị ya: “Lee m!” Jenesis 48:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a, nká emeela ka anya Izrel na-ahụ inyoghi inyoghi.+ O nweghị ike ịhụ ụzọ. O wee kpọrọ ha rute nso n’ebe ọ nọ, o wee susuo ha ọnụ, makụọkwa ha.+
27 O wee ruo mgbe Aịzik mere agadi, anya ya anaghịkwa ahụ ụzọ ma ọlị,+ na ọ kpọrọ Isọ bụ́ nwa ya nke okenye wee sị ya:+ “Nwa m!” o wee sị ya: “Lee m!”
10 Ugbu a, nká emeela ka anya Izrel na-ahụ inyoghi inyoghi.+ O nweghị ike ịhụ ụzọ. O wee kpọrọ ha rute nso n’ebe ọ nọ, o wee susuo ha ọnụ, makụọkwa ha.+