Joshụa 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 tinyere ala ndị Gibal+ nakwa Lebanọn dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, malite na Bel-gad+ nke dị n’ala ala Ugwu Hemọn ruo n’ebe e si abanye Hemat;+ 1 Ndị Eze 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 na obodo niile a na-akwakọba ihe+ bụ́ ndị ghọrọ nke Sọlọmọn nakwa obodo ụgbọ ịnyịnya+ na obodo ndị bụ́ maka ndị na-agba ịnyịnya, na ihe ndị dị Sọlọmọn+ ezi mma bụ́ ndị o nwere ọchịchọ iwu na Jeruselem nakwa na Lebanọn nakwa n’ala dum ọ na-achị.
5 tinyere ala ndị Gibal+ nakwa Lebanọn dum nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, malite na Bel-gad+ nke dị n’ala ala Ugwu Hemọn ruo n’ebe e si abanye Hemat;+
19 na obodo niile a na-akwakọba ihe+ bụ́ ndị ghọrọ nke Sọlọmọn nakwa obodo ụgbọ ịnyịnya+ na obodo ndị bụ́ maka ndị na-agba ịnyịnya, na ihe ndị dị Sọlọmọn+ ezi mma bụ́ ndị o nwere ọchịchọ iwu na Jeruselem nakwa na Lebanọn nakwa n’ala dum ọ na-achị.