Ilu 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwa m, echefula iwu m,+ ka obi gị debekwa ihe m nyere n’iwu,+ Ilu 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nwa m, debe okwu m+ ma chekwaa ihe m nyere n’iwu n’obi gị.+ Ndị Hibru 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka anyị mee ka uche anyị dịrị n’ihe anyị nụrụ+ karịa otú anyị na-eme, ka anyị wee ghara ịkpafu+ mgbe ọ bụla.
2 Ọ bụ ya mere o ji dị mkpa ka anyị mee ka uche anyị dịrị n’ihe anyị nụrụ+ karịa otú anyị na-eme, ka anyị wee ghara ịkpafu+ mgbe ọ bụla.