Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 34:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Jehova wee gafee n’ihu ya, kpọsaa, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nke na-eme ebere,+ na-emekwa amara,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma*+ ya na eziokwu ya dị ukwuu,+

  • Diuterọnọmi 30:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọghachite ndị gị a dọọrọ n’agha+ wee meere gị ebere+ ma si n’etiti ndị niile Jehova bụ́ Chineke gị chụsasịrị gị kpọghachite gị.+

  • 2 Ihe E Mere 30:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 N’ihi na ọ bụrụ na unu alọghachikwute+ Jehova, ụmụnne unu na ụmụ unu ga-aghọ ndị e kwesịrị imere ebere+ n’anya ndị dọọrọ ha n’agha, ha ga-ahapụkwa ha ka ha lọta n’ala a;+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-eme amara,+ na-emekwa ebere.+ Ọ gaghịkwa ewepụ ihu ya n’ebe unu nọ ma ọ bụrụ na unu alọghachikwute ya.”+

  • Nehemaya 9:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 N’ihi ebere gị nke dị ukwuu, i kpochapụghị ha,+ ị hapụghịkwa+ ha; n’ihi na ị bụ Chineke nke na-eme amara,+ na-emekwa ebere.+

  • Abụ Ọma 86:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ma gị onwe gị, Jehova, bụ Chineke nke na-eme ebere, onye na-eme amara,+

      Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma ya na eziokwu ya dị ukwuu.+

  • Aịzaya 54:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 “M hapụrụ gị kpamkpam ruo nwa oge,+ ma m ga-eji ebere dị ukwuu kpọkọta gị.+

  • Aịzaya 55:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ya,+ ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ ya.+ Ya laghachikwuru Jehova, bụ́ onye ga-emere ya ebere,+ ya laghachikwuru Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya n’ụzọ dị ukwuu.+

  • 2 Ndị Kọrịnt 1:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ka Chineke na Nna+ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ Nna nke obi ebere+ na Chineke nke nkasi obi+ niile bụrụ onye a gọziri agọzi,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya