Diuterọnọmi 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “N’ihi na ọ bụrụ na unu edebezuo iwu+ a dum m na-enye unu wee mee ya, wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya,+ wee jee ije n’ụzọ ya niile,+ raparakwa ya n’ahụ́,+ Abụ Ọma 119:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gị onwe gị enyewo iwu ka e debe iwu gị,+Ka e jiri nlezianya debe ya.+
22 “N’ihi na ọ bụrụ na unu edebezuo iwu+ a dum m na-enye unu wee mee ya, wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya,+ wee jee ije n’ụzọ ya niile,+ raparakwa ya n’ahụ́,+