Ọpụpụ 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Enwela chi ọ bụla ọzọ+ tinyere m. Ọpụpụ 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa.+ Diuterọnọmi 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị,+ ọdịdị+ ọ bụla nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa. Ọrụ Ndịozi 7:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ya mere, ha mere nwa ehi n’ụbọchị ndị ahụ+ ma wetara arụsị ahụ àjà wee malite ime onwe ha obi ụtọ n’ihe ha ji aka ha rụọ.+
4 “Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa.+
8 “‘Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị,+ ọdịdị+ ọ bụla nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa.
41 Ya mere, ha mere nwa ehi n’ụbọchị ndị ahụ+ ma wetara arụsị ahụ àjà wee malite ime onwe ha obi ụtọ n’ihe ha ji aka ha rụọ.+