Levitikọs 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Mgbe unu mesịrị bata n’ala m ga-enye unu,+ ala ahụ ga-edebere Jehova ụbọchị izu ike.+
2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Mgbe unu mesịrị bata n’ala m ga-enye unu,+ ala ahụ ga-edebere Jehova ụbọchị izu ike.+