Matiu 25:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Mgbe ahụ, ọ ga-aza ha, sị, ‘N’ezie, ana m asị unu, Ebe unu na-emeghịrị ya otu n’ime ndị a kasị nta,+ unu emeghịrị+ m ya.’+ Jems 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ bụrụ na mmadụ maara otú ọ ga-esi mee ihe ziri ezi ma o meghị ya,+ ọ bụụrụ ya mmehie.+
45 Mgbe ahụ, ọ ga-aza ha, sị, ‘N’ezie, ana m asị unu, Ebe unu na-emeghịrị ya otu n’ime ndị a kasị nta,+ unu emeghịrị+ m ya.’+