Diuterọnọmi 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-emekwara Jehova bụ́ Chineke gị ememme izu,+ na-adabere n’onyinye afọ ofufo i ji bụ́ nke ị ga-enye, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị si gọzie gị.+ 2 Ndị Kọrịnt 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ bụrụ na unu bu ụzọ dịrị njikere, ọ bụ ihe a na-anabata karịsịa dị ka ihe mmadụ nwere si dị,+ ọ bụghị dị ka ihe mmadụ na-enweghị si dị.
10 Ị ga-emekwara Jehova bụ́ Chineke gị ememme izu,+ na-adabere n’onyinye afọ ofufo i ji bụ́ nke ị ga-enye, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị si gọzie gị.+
12 N’ihi na ọ bụrụ na unu bu ụzọ dịrị njikere, ọ bụ ihe a na-anabata karịsịa dị ka ihe mmadụ nwere si dị,+ ọ bụghị dị ka ihe mmadụ na-enweghị si dị.