Joshụa 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nza+ e fere wee daara ebo Manase,+ n’ihi na ọ bụ ọkpara Josef,+ ọ bụ Mekia+ bụ́ ọkpara Manase, nna Gilied,+ ka ọ daara n’ihi na ọ bụ dike n’agha;+ Gilied+ na Beshan wee bụrụ nke ya. 1 Ihe E Mere 6:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 e sikwa n’ọkara ebo Manase nye ezinụlọ ụmụ Kohat fọdụrụnụ+ Ena+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Biliem+ na ala ịta ahịhịa ya.
17 Nza+ e fere wee daara ebo Manase,+ n’ihi na ọ bụ ọkpara Josef,+ ọ bụ Mekia+ bụ́ ọkpara Manase, nna Gilied,+ ka ọ daara n’ihi na ọ bụ dike n’agha;+ Gilied+ na Beshan wee bụrụ nke ya.
70 e sikwa n’ọkara ebo Manase nye ezinụlọ ụmụ Kohat fọdụrụnụ+ Ena+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Biliem+ na ala ịta ahịhịa ya.