Ọpụpụ 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ ndị ikom Meraraị bụ Malaị na Mushaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ndị Livaị, dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụmụ ndị ikom Meraraị,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ Malaị+ na Mushaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ndị Livaị, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị. 1 Ihe E Mere 6:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 E si n’ebo Ruben+ nakwa n’ebo Gad+ nakwa n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị+ obodo iri na abụọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ site n’ife nza.
19 Ụmụ ndị ikom Meraraị bụ Malaị na Mushaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ndị Livaị, dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị.+
20 Ụmụ ndị ikom Meraraị,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ Malaị+ na Mushaị.+ Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ndị Livaị, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị.
63 E si n’ebo Ruben+ nakwa n’ebo Gad+ nakwa n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị+ obodo iri na abụọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ site n’ife nza.