Joshụa 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E si n’ebo Ruben+ nakwa n’ebo Gad+ nakwa n’ebo Zebulọn+ wepụta obodo iri na abụọ nye ụmụ Meraraị+ n’ezinụlọ ezinụlọ. 1 Ihe E Mere 6:77 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 77 Ha si n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị fọdụrụnụ Rimọno+ na ala ịta ahịhịa ya, Tebọ na ala ịta ahịhịa ya,
7 E si n’ebo Ruben+ nakwa n’ebo Gad+ nakwa n’ebo Zebulọn+ wepụta obodo iri na abụọ nye ụmụ Meraraị+ n’ezinụlọ ezinụlọ.
77 Ha si n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị fọdụrụnụ Rimọno+ na ala ịta ahịhịa ya, Tebọ na ala ịta ahịhịa ya,