Diuterọnọmi 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ọ bụrụ na unu esi n’ebe ahụ chọọ Jehova bụ́ Chineke gị, ị ga-achọtakwa ya,+ n’ihi na ị ga-eji obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum jụọ ase ya.+ Diuterọnọmi 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jiri obi gị dum+ na mkpụrụ obi gị dum+ na ike gị dum+ hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya. Diuterọnọmi 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na unu erube nnọọ isi n’iwu+ m bụ́ ndị m na-enye unu taa wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya ma jiri obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum na-ejere ya ozi,+ Mak 12:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 jiri obi gị dum, jirikwa mkpụrụ obi gị dum, jirikwa uche gị dum, jirikwa ike gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya.’+
29 “Ọ bụrụ na unu esi n’ebe ahụ chọọ Jehova bụ́ Chineke gị, ị ga-achọtakwa ya,+ n’ihi na ị ga-eji obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum jụọ ase ya.+
13 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na unu erube nnọọ isi n’iwu+ m bụ́ ndị m na-enye unu taa wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya ma jiri obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum na-ejere ya ozi,+
30 jiri obi gị dum, jirikwa mkpụrụ obi gị dum, jirikwa uche gị dum, jirikwa ike gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya.’+