Joshụa 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka ọ dị mgbe ahụ, ndị nchụàjà bụ́ ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala akọrọ+ n’etiti Jọdan, ka Izrel dum nọ na-agafere n’ala akọrọ,+ ruo mgbe mba ahụ dum gafesịrị Jọdan. Abụ Ọma 66:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O mere ka oké osimiri ghọọ ala akọrọ;+Ha wee jiri ụkwụ si n’etiti osimiri gafere.+Anyị malitere ịṅụrị ọṅụ n’ime ya n’ebe ahụ.+
17 Ka ọ dị mgbe ahụ, ndị nchụàjà bụ́ ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala akọrọ+ n’etiti Jọdan, ka Izrel dum nọ na-agafere n’ala akọrọ,+ ruo mgbe mba ahụ dum gafesịrị Jọdan.
6 O mere ka oké osimiri ghọọ ala akọrọ;+Ha wee jiri ụkwụ si n’etiti osimiri gafere.+Anyị malitere ịṅụrị ọṅụ n’ime ya n’ebe ahụ.+