Ọpụpụ 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 E mesịa, ụmụ Izrel gafere n’etiti oké osimiri ahụ, n’ala akọrọ,+ ka mmiri ahụ bụụrụ ha mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+ Abụ Ọma 78:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O kewara oké osimiri, ka o wee mee ka ha gafere,+O mekwara ka mmiri ya guzoro dị ka mmiri e gbochiri egbochi.+ Abụ Ọma 106:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee baara Oké Osimiri Uhie mba, o wee takọọ;+O wee mee ka ha jiri ụkwụ si n’etiti ogbu mmiri ahụ gafere dị ka à ga-asị na ọ bụ ala ịkpa;+
22 E mesịa, ụmụ Izrel gafere n’etiti oké osimiri ahụ, n’ala akọrọ,+ ka mmiri ahụ bụụrụ ha mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+
13 O kewara oké osimiri, ka o wee mee ka ha gafere,+O mekwara ka mmiri ya guzoro dị ka mmiri e gbochiri egbochi.+
9 O wee baara Oké Osimiri Uhie mba, o wee takọọ;+O wee mee ka ha jiri ụkwụ si n’etiti ogbu mmiri ahụ gafere dị ka à ga-asị na ọ bụ ala ịkpa;+