Joshụa 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ihi na unu mebiri ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu nke o nyere unu n’iwu, nakwa n’ihi na unu agawo fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala.+ Jehova ga-eweso unu iwe dị ọkụ,+ unu ga-alakwa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala a nke o nyere unu.”+
16 n’ihi na unu mebiri ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu nke o nyere unu n’iwu, nakwa n’ihi na unu agawo fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala.+ Jehova ga-eweso unu iwe dị ọkụ,+ unu ga-alakwa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala a nke o nyere unu.”+