Joshụa 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A ga-egbu+ onye ọ bụla nke nupụrụ isi n’iwu gị,+ nke na-egeghịkwa ntị n’okwu gị, bụ́ ihe niile ị ga-enye ya n’iwu. Naanị nwee obi ike, dịkwa ike.”+
18 A ga-egbu+ onye ọ bụla nke nupụrụ isi n’iwu gị,+ nke na-egeghịkwa ntị n’okwu gị, bụ́ ihe niile ị ga-enye ya n’iwu. Naanị nwee obi ike, dịkwa ike.”+