Joshụa 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị ikom ahụ wee sị ya: “Mkpụrụ obi anyị ga-anwụ kama unu onwe unu ịnwụ!+ Ọ bụrụ na unu akọghị banyere ihe a anyị bịara, ọ ga-erukwa na mgbe Jehova ga-enye anyị ala a, anyị ga-egosi gị obiọma na ikwesi ntụkwasị obi.”+ Ndị Hibru 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ okwukwe Rehab+ bụ́ nwaanyị akwụna mere ka ọ ghara iso ndị nupụrụ isi laa n’iyi, n’ihi na ọ nabatara ndị nledo ahụ n’udo.+
14 Ndị ikom ahụ wee sị ya: “Mkpụrụ obi anyị ga-anwụ kama unu onwe unu ịnwụ!+ Ọ bụrụ na unu akọghị banyere ihe a anyị bịara, ọ ga-erukwa na mgbe Jehova ga-enye anyị ala a, anyị ga-egosi gị obiọma na ikwesi ntụkwasị obi.”+
31 Ọ bụ okwukwe Rehab+ bụ́ nwaanyị akwụna mere ka ọ ghara iso ndị nupụrụ isi laa n’iyi, n’ihi na ọ nabatara ndị nledo ahụ n’udo.+