Joshụa 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ́ bụghị Ekan+ nwa Zira mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi, ọ́ bụghị nzukọ Izrel dum ka e wesoro iwe?+ Ọ bụghịkwa naanị ya nwụrụ n’ihi njehie ya.’”+ 1 Ihe E Mere 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Kamaị+ bụ Eka onye wetaara Izrel nsogbu,+ bụ́ onye mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi.+
20 Ọ́ bụghị Ekan+ nwa Zira mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi, ọ́ bụghị nzukọ Izrel dum ka e wesoro iwe?+ Ọ bụghịkwa naanị ya nwụrụ n’ihi njehie ya.’”+
7 Ụmụ Kamaị+ bụ Eka onye wetaara Izrel nsogbu,+ bụ́ onye mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi.+