Joshụa 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma unu emetụkwala ihe a ga-ebibi ebibi aka,+ ka ọ ghara ịgụ unu agụụ,+ unu ewee were ụfọdụ n’ime ihe ndị a ga-ebibi ebibi+ ma mee ka ụmụ Izrel bụrụ ihe a ga-ebibi ebibi, wetakwara ya nsogbu.+
18 Ma unu emetụkwala ihe a ga-ebibi ebibi aka,+ ka ọ ghara ịgụ unu agụụ,+ unu ewee were ụfọdụ n’ime ihe ndị a ga-ebibi ebibi+ ma mee ka ụmụ Izrel bụrụ ihe a ga-ebibi ebibi, wetakwara ya nsogbu.+