Ndị Ikpe 20:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Puku ndị ikom iri a họrọ ahọ n’etiti Izrel dum wee bịarute n’ihu Gibia, ọgụ ahụ wee kpụrụ ọkụ n’ọnụ; ma ndị Benjamin amaghị na ọdachi+ na-aga ịdakwasị ha. Ilu 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+
34 Puku ndị ikom iri a họrọ ahọ n’etiti Izrel dum wee bịarute n’ihu Gibia, ọgụ ahụ wee kpụrụ ọkụ n’ọnụ; ma ndị Benjamin amaghị na ọdachi+ na-aga ịdakwasị ha.
15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+