6 Ha ga-achụrụkwa anyị pụta ruo mgbe anyị rapụtara ha n’obodo ahụ, n’ihi na ha ga-asị, ‘Ha na-agbara anyị ọsọ dị ka ha mere na mbụ.’+ Anyị ga-agbara ha ọsọ.
16Ala ụmụ Josef+ ketara site n’ife nza+ bidoro na Jọdan,+ nke dị nso na Jeriko, ruo na mmiri Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruo n’ala ịkpa nke si na Jeriko gbagoo n’ógbè Betel+ nke bụ́ ugwu ugwu.
12 Ókè ha n’isi isi ebe ugwu wee malite na Jọdan, ókè nke ala ahụ rukwara ná mkpọda Jeriko+ n’ebe ugwu ma gbagoo n’ugwu n’ebe ọdịda anyanwụ. Ebe o jedebere bụ n’ala ịkpa Bet-evin.+