Ọnụ Ọgụgụ 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Mozis okwu na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan,+ n’ebe dị nso na Jeriko, sị: Joshụa 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ókè ha n’isi isi ebe ugwu wee malite na Jọdan, ókè nke ala ahụ rukwara ná mkpọda Jeriko+ n’ebe ugwu ma gbagoo n’ugwu n’ebe ọdịda anyanwụ. Ebe o jedebere bụ n’ala ịkpa Bet-evin.+
35 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Mozis okwu na mbara ọzara Moab nke dị n’akụkụ Jọdan,+ n’ebe dị nso na Jeriko, sị:
12 Ókè ha n’isi isi ebe ugwu wee malite na Jọdan, ókè nke ala ahụ rukwara ná mkpọda Jeriko+ n’ebe ugwu ma gbagoo n’ugwu n’ebe ọdịda anyanwụ. Ebe o jedebere bụ n’ala ịkpa Bet-evin.+