Joshụa 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jọshụa wee si na Jeriko zipụ ndị ikom ka ha gaa E-aị,+ bụ́ nke dị nso na Bet-evin,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ Betel,+ ọ sịrị ha: “Gbagoonụ ledo ala ahụ.” Ndị ikom ahụ wee gbagoo ma ledo E-aị.+
2 Jọshụa wee si na Jeriko zipụ ndị ikom ka ha gaa E-aị,+ bụ́ nke dị nso na Bet-evin,+ n’ebe ọwụwa anyanwụ Betel,+ ọ sịrị ha: “Gbagoonụ ledo ala ahụ.” Ndị ikom ahụ wee gbagoo ma ledo E-aị.+