Diuterọnọmi 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mozis wee dee iwu+ a n’akwụkwọ ma nye ya ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ nyekwa ya ndị okenye niile nke Izrel.
9 Mozis wee dee iwu+ a n’akwụkwọ ma nye ya ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ nyekwa ya ndị okenye niile nke Izrel.