Ọnụ Ọgụgụ 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile. Ọnụ Ọgụgụ 21:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha wee gbuo ya na ụmụ ya ndị ikom na ndị ya niile, ruo mgbe ọ na-adịghị onye dị ndụ fọdụụrụ ya;+ ha wee nweta ala ya.+ Diuterọnọmi 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova bụ́ Chineke anyị wee nyefee Ọg eze Beshan na ndị ya niile n’aka anyị, anyị wee na-ebuso ya agha ruo mgbe ọ na-adịghị onye dị ndụ fọdụụrụ ya.+
33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile.
35 Ha wee gbuo ya na ụmụ ya ndị ikom na ndị ya niile, ruo mgbe ọ na-adịghị onye dị ndụ fọdụụrụ ya;+ ha wee nweta ala ya.+
3 Jehova bụ́ Chineke anyị wee nyefee Ọg eze Beshan na ndị ya niile n’aka anyị, anyị wee na-ebuso ya agha ruo mgbe ọ na-adịghị onye dị ndụ fọdụụrụ ya.+