Ndị Ikpe 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Juda wee gaa buso ndị Kenan bi na Hibrọn+ agha (aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba),+ ha wee gbuo Shishaị na Ahaịman na Talmaị.+
10 Juda wee gaa buso ndị Kenan bi na Hibrọn+ agha (aha Hibrọn tupu mgbe ahụ bụ Kiriat-aba),+ ha wee gbuo Shishaị na Ahaịman na Talmaị.+