Joshụa 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’oge ahụ, Jọshụa gakwara gbukpọọ ụmụ Enak+ n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ya bụ, Hibrọn, na Diba, na Enab+ nakwa n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu nakwa n’ógbè Izrel+ bụ́ ugwu ugwu. Jọshụa bibiri ha niile,+ tinyere obodo ha. Joshụa 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O nyekwara Keleb+ nwa Jefọne òkè n’etiti ụmụ Juda dị ka iwu Jehova nyere Jọshụa si dị, ya bụ, Kiriat-aba (Aba nke a bụ nna Enak), ya bụ, Hibrọn.+
21 N’oge ahụ, Jọshụa gakwara gbukpọọ ụmụ Enak+ n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ya bụ, Hibrọn, na Diba, na Enab+ nakwa n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu nakwa n’ógbè Izrel+ bụ́ ugwu ugwu. Jọshụa bibiri ha niile,+ tinyere obodo ha.
13 O nyekwara Keleb+ nwa Jefọne òkè n’etiti ụmụ Juda dị ka iwu Jehova nyere Jọshụa si dị, ya bụ, Kiriat-aba (Aba nke a bụ nna Enak), ya bụ, Hibrọn.+