Ọnụ Ọgụgụ 14:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ndị Amalek+ na ndị Kenan bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ wee gbadata malite igbu ha, ha wee chụsasịa ha ruo Họma.+ Diuterọnọmi 1:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ wee pụta ibuso unu agha, ha wee chụwa unu ọsọ,+ dị nnọọ ka aṅụ si eme, wee chụsasịa unu na Sia ruo Họma.+ Joshụa 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na Eltolad+ na Bitọl na Họma, Ndị Ikpe 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma Juda na Simiọn nwanne ya sooro gaa, ha wee gbuo ndị Kenan bi na Zifat, bibiekwa ya.+ E wee gụọ obodo ahụ Họma.+
45 Ndị Amalek+ na ndị Kenan bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ wee gbadata malite igbu ha, ha wee chụsasịa ha ruo Họma.+
44 Ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ wee pụta ibuso unu agha, ha wee chụwa unu ọsọ,+ dị nnọọ ka aṅụ si eme, wee chụsasịa unu na Sia ruo Họma.+
17 Ma Juda na Simiọn nwanne ya sooro gaa, ha wee gbuo ndị Kenan bi na Zifat, bibiekwa ya.+ E wee gụọ obodo ahụ Họma.+