Jenesis 38:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọtụtụ ụbọchị wee gabiga, ada Shua, bụ́ nwunye Juda,+ wee nwụọ; Juda wee ruoro ya uju.+ E mesịa, ya na Haịra enyi ya bụ́ onye Adọlam+ gbagooro Timna+ bụ́ ebe ndị na-akpachara ya ajị atụrụ nọ.
12 Ọtụtụ ụbọchị wee gabiga, ada Shua, bụ́ nwunye Juda,+ wee nwụọ; Juda wee ruoro ya uju.+ E mesịa, ya na Haịra enyi ya bụ́ onye Adọlam+ gbagooro Timna+ bụ́ ebe ndị na-akpachara ya ajị atụrụ nọ.