Joshụa 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ókè ya gbadakwara ruo na ndagwurugwu Kena, gbadaa n’ebe ndịda ruo na ndagwurugwu nke obodo+ Ifrem ndị a, n’etiti obodo ndị ahụ Manase nwe. Ókè nke ala Manase dịkwa n’ebe ugwu nke ndagwurugwu ahụ, ebe o jedebere bụ n’oké osimiri.+
9 Ókè ya gbadakwara ruo na ndagwurugwu Kena, gbadaa n’ebe ndịda ruo na ndagwurugwu nke obodo+ Ifrem ndị a, n’etiti obodo ndị ahụ Manase nwe. Ókè nke ala Manase dịkwa n’ebe ugwu nke ndagwurugwu ahụ, ebe o jedebere bụ n’oké osimiri.+