Joshụa 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ọ gbadakwara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet ruo n’ókè Bet-horọn+ Ndịda na Giza,+ ebe o jedebere bụ n’oké osimiri.+ Joshụa 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Malite na Tapua,+ ókè ya gawara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo na ndagwurugwu Kena,+ ebe o jedebere wee bụrụ n’oké osimiri.+ Nke a bụ ihe nketa nke ebo ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
3 ọ gbadakwara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’ókè ndị Jaflet ruo n’ókè Bet-horọn+ Ndịda na Giza,+ ebe o jedebere bụ n’oké osimiri.+
8 Malite na Tapua,+ ókè ya gawara n’ebe ọdịda anyanwụ ruo na ndagwurugwu Kena,+ ebe o jedebere wee bụrụ n’oké osimiri.+ Nke a bụ ihe nketa nke ebo ụmụ Ifrem, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.