Diuterọnọmi 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.
17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.