Ndị Ikpe 1:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ndị Amọraịt wee gbaa isi akwara biri n’Ugwu Hires nakwa n’Aịjalọn+ na Shealbim.+ Ma ezinụlọ Josef siwanyere ike, ha wee manye ha ịrụ ọrụ siri ike.+ 1 Ndị Eze 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 nwa Dika, onye na-elekọta obodo Mekaz nakwa na Shealbim+ na Bet-shimesh+ na Ilọn-bet-henan;
35 Ndị Amọraịt wee gbaa isi akwara biri n’Ugwu Hires nakwa n’Aịjalọn+ na Shealbim.+ Ma ezinụlọ Josef siwanyere ike, ha wee manye ha ịrụ ọrụ siri ike.+