Joshụa 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+ Joshụa 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo na mgbe ụmụ Izrel ghọrọ ndị dị ike,+ ha mere ka ndị Kenan rụwa ọrụ mmanye,+ ha anapụghịkwa ha ala ha dum.+
10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+
13 O wee ruo na mgbe ụmụ Izrel ghọrọ ndị dị ike,+ ha mere ka ndị Kenan rụwa ọrụ mmanye,+ ha anapụghịkwa ha ala ha dum.+