Joshụa 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ mgbe ahụ ka Jọshụa gwara Jehova okwu n’ụbọchị Jehova nyefere ndị Amọraịt n’aka ụmụ Izrel, o wee kwuo n’ihu Izrel, sị:“Anyanwụ,+ guzoro otu ebe n’elu Gibiọn,+Gị ọnwa, guzorokwa n’elu ndagwurugwu Aịjalọn.”+
12 Ọ bụ mgbe ahụ ka Jọshụa gwara Jehova okwu n’ụbọchị Jehova nyefere ndị Amọraịt n’aka ụmụ Izrel, o wee kwuo n’ihu Izrel, sị:“Anyanwụ,+ guzoro otu ebe n’elu Gibiọn,+Gị ọnwa, guzorokwa n’elu ndagwurugwu Aịjalọn.”+