Aịzaya 28:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na Jehova ga-ebili dị ka o biliri n’Ugwu Perezim,+ ọ ga-ewe iwe dị ka o were na ndagwurugwu nke dị nso na Gibiọn,+ ka o wee mee ihe ọ na-eme, ihe ọ na-eme dị ịtụnanya, ka o wee rụọ ọrụ ya, ọrụ ya na-eju anya.+
21 N’ihi na Jehova ga-ebili dị ka o biliri n’Ugwu Perezim,+ ọ ga-ewe iwe dị ka o were na ndagwurugwu nke dị nso na Gibiọn,+ ka o wee mee ihe ọ na-eme, ihe ọ na-eme dị ịtụnanya, ka o wee rụọ ọrụ ya, ọrụ ya na-eju anya.+