Abụ Ákwá 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+ Habakọk 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Leenụ anya ná mba niile, legidenụ anya, kporopụnụ anya lewe ibe unu.+ Nọrọnụ n’ijuanya; n’ihi na ọ dị ihe a ga-eme n’ụbọchị unu, nke unu na-agaghị ekweta, ọ bụrụgodị na a kọọrọ ya unu.+
15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+
5 “Leenụ anya ná mba niile, legidenụ anya, kporopụnụ anya lewe ibe unu.+ Nọrọnụ n’ijuanya; n’ihi na ọ dị ihe a ga-eme n’ụbọchị unu, nke unu na-agaghị ekweta, ọ bụrụgodị na a kọọrọ ya unu.+