20 Devid wee bịaruo Bel-perezim,+ Devid wee merie ha n’ebe ahụ. O wee sị: “Jehova akwadawo ndị iro+ m n’ihu m, dị ka ebe mmiri kwadara.” Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Bel-perezim.+
11 Devid wee gbagoo Bel-perezim,+ o wee merie ha n’ebe ahụ. Devid wee sị: “Ezi Chineke esiwo n’aka m kwada ndị iro m dị ka ebe mmiri kwadara.” Ọ bụ ya mere ha ji kpọọ ebe ahụ+ Bel-perezim.