16 Chineke wee mee nnukwute ihe abụọ na-enye ìhè, o mere ihe ka ukwuu nke na-enye ìhè ka ọ na-achị ehihie, meekwa ihe ka nta nke na-enye ìhè ka ọ na-achị abalị, o mekwara kpakpando dị iche iche.+
8 Lee, m ga-eme ka onyinyo nke gbadaworo agbada n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ Ehaz, bụ́ nke ìhè anyanwụ+ mere ka e nwee n’elu ihe nrịgo ahụ, laa azụ nzọụkwụ iri.”’”+ Anyanwụ wee laa azụ nzọụkwụ iri n’elu ihe nrịgo ahụ ọ gbadaworo.+