Joshụa 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ mgbe ahụ ka Jọshụa gwara Jehova okwu n’ụbọchị Jehova nyefere ndị Amọraịt n’aka ụmụ Izrel, o wee kwuo n’ihu Izrel, sị:“Anyanwụ,+ guzoro otu ebe n’elu Gibiọn,+Gị ọnwa, guzorokwa n’elu ndagwurugwu Aịjalọn.”+ Joshụa 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Aịjalọn+ na ala ịta ahịhịa ya, na Gat-rimọn+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo anọ.
12 Ọ bụ mgbe ahụ ka Jọshụa gwara Jehova okwu n’ụbọchị Jehova nyefere ndị Amọraịt n’aka ụmụ Izrel, o wee kwuo n’ihu Izrel, sị:“Anyanwụ,+ guzoro otu ebe n’elu Gibiọn,+Gị ọnwa, guzorokwa n’elu ndagwurugwu Aịjalọn.”+