3 Jona wee bilie gbapụ n’ihu Jehova+ gawa Tashish;+ e mesịa, o rutere Jọpa+ ma hụ otu ụgbọ mmiri na-aga Tashish. O wee kwụọ ụgwọ ụgbọ ahụ ma banye n’ime ya ka o soro ha gaa Tashish, wee gbapụ n’ihu Jehova.
36 Ma na Jọpa,+ e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Tabita, nke pụtara Dọkas, ma a sụgharịa ya. O jupụtara n’ezi ọrụ+ na onyinye ebere nke ọ na-enye.