Ndị Ikpe 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee kpọbata ya n’ụlọ ya+ ma nye ịnyịnya ibu ya nri anụ.+ Ha wee saa ụkwụ ha+ ma malite iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ.
21 O wee kpọbata ya n’ụlọ ya+ ma nye ịnyịnya ibu ya nri anụ.+ Ha wee saa ụkwụ ha+ ma malite iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ.