7 O wee kpụrụ oké ehi abụọ bọkasịa ha wee ziga ha n’ókèala dum nke Izrel+ site n’aka ndị ozi, sị: “Onye ọ bụla n’ime anyị nke na-apụtaghị wee soro Sọl na Samuel, otú a ka a ga-eme ehi ya!”+ Egwu+ Jehova+ wee malite ijide ndị mmadụ nke mere na ha pụtara dị ka otu onye.+