Joshụa 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị agha ahụ zoro ezo wee si n’ebe ha nọ bilie ngwa ngwa, ha wee malite ịgba ọsọ ozugbo o setịrị aka ya, ha wee banye n’obodo ahụ ma weghara ya.+ Ha wee mee ngwa ngwa sunye obodo ahụ ọkụ.+
19 Ndị agha ahụ zoro ezo wee si n’ebe ha nọ bilie ngwa ngwa, ha wee malite ịgba ọsọ ozugbo o setịrị aka ya, ha wee banye n’obodo ahụ ma weghara ya.+ Ha wee mee ngwa ngwa sunye obodo ahụ ọkụ.+