Joshụa 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E ji ife nza nye ha ihe nketa ha,+ dị nnọọ ka Jehova si n’ọnụ Mozis nye iwu ka e meere ebo itoolu na ọkara.+ Ndị Ikpe 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe Jọshụa hapụrụ ụmụ Izrel ka ha laa, ha lawara, onye nke ọ bụla n’ihe nketa ya, iji nweta ala ahụ.+ Ndị Ikpe 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mmadụ niile wee bilie dị ka otu onye,+ sị: “Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-ala n’ụlọikwuu ya, ọ dịghịkwa onye ọ bụla n’ime anyị ga-ala n’ụlọ ya.+
2 E ji ife nza nye ha ihe nketa ha,+ dị nnọọ ka Jehova si n’ọnụ Mozis nye iwu ka e meere ebo itoolu na ọkara.+
6 Mgbe Jọshụa hapụrụ ụmụ Izrel ka ha laa, ha lawara, onye nke ọ bụla n’ihe nketa ya, iji nweta ala ahụ.+
8 Mmadụ niile wee bilie dị ka otu onye,+ sị: “Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-ala n’ụlọikwuu ya, ọ dịghịkwa onye ọ bụla n’ime anyị ga-ala n’ụlọ ya.+