Ọpụpụ 23:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-eji nke nta nke nta chụpụ ha n’ihu gị, ruo mgbe ị mụrụ ọmụmụ wee bichie ala ahụ.+ Diuterọnọmi 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Jehova bụ́ Chineke gị ga-ejikwa nke nta nke nta kwapụ mba ndị a n’ihu gị.+ A gaghị ekwe ka i kpochapụ ha ọsọ ọsọ, ka anụ ọhịa wee ghara ịmụba wee wakpo gị.
22 “Jehova bụ́ Chineke gị ga-ejikwa nke nta nke nta kwapụ mba ndị a n’ihu gị.+ A gaghị ekwe ka i kpochapụ ha ọsọ ọsọ, ka anụ ọhịa wee ghara ịmụba wee wakpo gị.