Jenesis 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lia wee sị: “Chineke enyewo m onyinye dị mma n’ezie. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụworo m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.+ Jenesis 35:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ụmụ ndị ikom Lia mụrụ bụ Ruben bụ́ ọkpara+ Jekọb nakwa Simiọn na Livaị na Juda na Ịsaka na Zebulọn. Joshụa 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nza nke atọ+ daara ụmụ Zebulọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ókè nke ihe nketa ha wee ruo Serid.
20 Lia wee sị: “Chineke enyewo m onyinye dị mma n’ezie. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụworo m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.+
23 Ụmụ ndị ikom Lia mụrụ bụ Ruben bụ́ ọkpara+ Jekọb nakwa Simiọn na Livaị na Juda na Ịsaka na Zebulọn.