Ndị Ikpe 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ime ndị inyom niile, Jeel+ nwunye Hiba onye Kenaịt+ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa,N’ime ndị inyom bi n’ụlọikwuu, ọ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa.+ Ndị Ikpe 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee matịa aka ya were mkpọ́ ụlọikwuu,Matịakwa aka nri ya were hama nke ndị na-arụsi ọrụ ike.+O wee kụọ ya Sisera, kpọpuo ya isi,+O wee kpọwaa ma kpọpuo agba ntị ya. Ndị Ikpe 9:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 O wee kpọọ nwa okorobịa na-eburu ya ngwá agha ngwa ngwa, sị ya: “Mịrị mma agha gị gbuo m,+ ka ha ghara ikwu banyere m, sị, ‘Ọ bụ nwaanyị gburu ya.’” Onye na-ejere ya ozi wee magbuo ya ozugbo.+
24 N’ime ndị inyom niile, Jeel+ nwunye Hiba onye Kenaịt+ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa,N’ime ndị inyom bi n’ụlọikwuu, ọ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa.+
26 O wee matịa aka ya were mkpọ́ ụlọikwuu,Matịakwa aka nri ya were hama nke ndị na-arụsi ọrụ ike.+O wee kụọ ya Sisera, kpọpuo ya isi,+O wee kpọwaa ma kpọpuo agba ntị ya.
54 O wee kpọọ nwa okorobịa na-eburu ya ngwá agha ngwa ngwa, sị ya: “Mịrị mma agha gị gbuo m,+ ka ha ghara ikwu banyere m, sị, ‘Ọ bụ nwaanyị gburu ya.’” Onye na-ejere ya ozi wee magbuo ya ozugbo.+